Janet Bundi
Ọdịdị
Janet Bundi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Janet |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Disemba 1996 |
| Ebe ọmụmụ | Nairobi |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Janet Moraa Bundi (amuru 15 Disemba 1996) bu onye egwuregwu ndi Kenya nke na-agba Vihiga Queens na otu mba umu nwanyi Kenya.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Bundi gbara bọọlụ na Kenya na 2016 African Women Cup of Nations .
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị egwuregwu bọọlụ mba ụwa ụmụ nwanyị Kenya