Janet Edeme
| Ụdịekere | nwanyị |

| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Janet |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | ọkà mmụta sayensị |
| Ụdị ọrụ ya | STIM |
| Ebe agụmakwụkwọ | Texas A&M University, University of Ibadan |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1980 |
Janet Edeme bụ nwaafọ Naịjirịa bụ ọkà mmụta sayensị na ọrụ ugbo (Nigerian agricultural scientis) na ihe omụmụ banyere osisi (plant biologist,) na-arụ ọrụ dị ka onye Director nke Ngalaba Na-ahụ Maka Ime Obodo na Ọrụ Ugbo na African Union Commission (AUC / DREA), nke dị na Addis Ababa, Ethiopia. AUC / DREA bụ ngalaba n'ime African Union, na-ahụ maka ịkwalite mmepe ime obodo na-adigide site na ọrụ ugbo na mmelite nke nchekwa nri metụtara mpaghara Afrika. [1] [2]
Ndabere na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Edeme bụ nwaafọ Naịjirịa amụrụ, zụlite ma gụọ akwụkwọ na obodo ya. O nwere asambodo nke Sayensị (Master of Science) na Agricultural Biology buruzie ọkachamara na Plant Pathology, nke Mahadum nke Ibadan nyere. Ndi Mahadum nke Ibadan na Texas A&M University nke College Station, Texas di na United States na International Institute for Tropical Agriculture (IITA), na Ibadan jikotarara aka were nye ya akara ugo mmụta Doctor of Philosophy . [3]
Ahụmịhe ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọrụ na nyocha Edeme lekwasịrị anya na ngalaba sayensị nke oru ugbo. O mere nyocha post-doctoral na International Livestock Research Institute (ILRI), na Nairobi, Kenya. Ọ kụziri ihe n'ụlọ akwụkwọ ya bu mahadum nke Ibadan. O jekwara ozi dị ka onye ndụmọdụ ọkachamara nye otutu ndị otu, nke gụnyere Joint United Nations Programme on HIV/AIDS (UNAIDS) na Food and Agricultural Organisation of the United Nations (FAO). [3]
Ihe ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Edeme bụ onye otu ndị isi ochichi nke AfricaSeeds, ndị na-ahụ maka mmekorita gọọmentị etiti, n’ime African Union, na-ahụ maka itinye n'oru atumatu ndi African Seed na Biotechnology. [3]
Hụ kwa
[dezie | dezie ebe o si]- Mary Mgonja
- Ada Osakwe
- Josephine Okot
- Amy Jadesimi
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- 1 2 3 AfricaSeeds (21 November 2017). "AfricaSeeds: Governing Board". Africa-seeds.org (AfricaSeeds). Retrieved 21 November 2017.