Janko de Beer
Ọdịdị
Janko de Beer
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1980 |
Ebe ọmụmụ | Pretoria |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, onye ese, onye ọka iwu |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Janko de Beer (amụrụ n'ubochí irí abụọ na anọ n'ọnwa Febụwarị, n'afọ 1980) bụ onye South Africa na-akpụ ihe na onye na-ese ihe, nke bi na Somerset West, South Africa.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]De Beer nwetara nzere iwu ya (LLB) n'afọ 2003 ma rụọ ọrụ dị ka onye na-akwado Ụlọikpe Kasị Elu nke South Africa ruo afọ iri na abụọ. N'afọ 2005, De Beer bịdọrọ ọrụ ya dị ka onye na-akpụ ihe. N'afọ 2010, o nwere ihe ngosi ihe ọkpụkpụ izizi ya na Cape Town na Long Street Gallery. N'afọ 2014, ọ nwetara ebe ngosi na ihe ngosi izizi ya na Cape Town's Youngblood Gallery. Ọdịdị okike na ọdịdị nke kelp ehi a mịrị amị nke anakọtara site n'ụsọ mmiri dị iche iche gburugburu South Africa na-akpali ọrụ ya ugbu a. Kemgbe ọtụtụ afọ, O sonyere n'ufodu ihe ngosi otu.[1][2][3][4][5]
Ọrụ nka ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- 2021
- Metamorphosis, Creation Wine Estate, Hermanus, SA[6]
- Ngosipụta naanị ya, Denzil's & Jo, Johannesburg, South Africa
- Motion Bandits (skateboard art benefitting ladles of love), Galleryone11, Cape Town, SA
- 2020
- Klein Karoo Nasionale Kunstefees, Oudtshoorn, SA
- Hermanus FynKuns, Hermanus, SA
- 2018
- The Turbine Art Fair (TAF), S Gallery, Johannesburg, SA
- Bespoke Art Auction, Little Angels, Idiom Wine Estate, Cape Town, SA
- Dennis Goldberg Art Auction, S Gallery, ohannesburg, SA[7]
- Ngosipụta mbụ nke Thursday Group, Youngblood Gallery, Cape Town, SA
- Ngosipụta otu, RED Gallery, Constantia, SA
- 2016
- Ngosipụta nke naanị ya, ODA Gallery, Franschhoek, SA
- Ngosipụta otu, S Gallery, Houtbay, SA
- 2015[8]
- Ọdịdị, ngosi otu, Oude Libertas Gallery, Stellenbosch, SA
- Ịnyịnya, ngosi otu, Oude Libertas Gallery, Stellenbosch, SA
- The Nature of Art, ngosi otu, ABSA KKNK, Oudshoorn, SA
- 2014
- Ihe ngosi Equus, Cavalli Estate, Somerset West, SA
- Ngosipụta mbụ nke Thursday Group, Youngblood Gallery, Cape Town, SA
- Ngosipụta otu, Youngblood Gallery, Cape Town, SA
- 2010
- Ngosipụta naanị ya, Long Street Gallery, Cape Town, SA
- 2008
- Ngosipụta otu, Artapart Gallery, Muizenberg, SA
- 2007
- Ngosipụta otu, Breytenbach Gallery, Wellington, SA
- 2006
- Ngosipụta otu, Drop Street Theatre Gallery, Stellenboch, SA
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Cape artist transforms seaweed into mythical sculptures", 29 January 2015. Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "Atelier Louis lanceert Zuid-Afrikaanse kunstenaars in ons land: "Liefde voor het land doorgeven via onze galerie"", 2 March 2022. Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "Janko de Beer statue boosts Century City Art Trail", 25 July 2018. Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "‘Constructing Imagination:’ Janko de Beer at ODA - objekt.design.art, Franschhoek", 25 May 2017. Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "Africa’s Biggest NFT Collection Goes Live On Opensea", 2 April 2022. Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "Janko de Beer – Metamorphosis". Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "Successful fund-raiser at art gallery", 2 March 2018. Retrieved on 9 April 2022.
- ↑ "(HZ) SAfrica Kelp". Retrieved on 9 April 2022.