Jump to content

Japu Deru

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Japu Deru bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India sitere na steeti Arunachal Pradesh.

A họpụtara Deru n'enweghị mmegide site na mpaghara Bomdila na ntuli aka ndị omebe iwu Arunachal Pradesh nke 2014, guzo dị ka onye ndoro-ndoro ochichi BJP..

  • Nzukọ omeiwu nke Arunachal Pradesh

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]