Jarawa language (Nigeria)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jarawa language (Nigeria)
asụsụ
obere ụdị nkeJarawan Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie

Jarawa (eji Jar, Jara, ma ọ bụ na Hausa: Jaranci were mara) bụ asụsụ a kachasi mara nke ndị Bantu nke ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Ọ bụ ụyọkọ asụsụ nwere ọtụtụ ụdị.

Asụsụ ha[dezie | dezie ebe o si]

Asụsụ Jarawa bụ ndị a:

  • Zhár (nke ndị Bankal)
  • Zugur ( nke ndị Duguri)
  • Gwak (nke ndi Gingwak)
  • Ndaŋshi
  • Dòòrì
  • Mbat (Bada)
  • Mùùn
  • Kantana
  • Dàmul

Kantana nwere ike bụrụ asụsụ dị iche.

Blench (2019) depụtara ịhe ndị a dị ka olumba nke Jar (Jarawa).[1]

  • Zhar
  • Ligri
  • Kantana
  • Bobar (?)
  • Gwak (ma o bu Gingwak)
  • Dõõri
  • Mbat
  • Mbat-Galamkya(?)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Blench (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.