Gaa na ọdịnaya

Jasmine Nwajei

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jasmine Nwajei
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereJasmine Dezie
Aha ezinụlọ yaNwajei Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụRockaway Park Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheshooting guard Dezie
Ebe agụmakwụkwọSyracuse University, Wagner College, Murry Bergtraum High School Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuSyracuse Orange women's basketball Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Jasmine Nwajei (ka a mụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1995) bụ onye egwuregwu basketball nke Naijiria maka First Bank BC na ndị otu mba Naịjirịa.[1]

Ọ nọchitere anya Naịjirịa na 2019 Women's Afrobasket .[2]

Wagner and Syracuse statistics

[dezie | dezie ebe o si]

Source[3]Templeeti:Switcher

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Afrobasket.com profile
  2. 2019 Women's Afrobasket profile
  3. NCAA Statistics.