Jay Jay Okocha Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jay Jay Okocha Stadium
ama-egwuregwu
mba/obodoNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ6°10′57″N 6°31′27″E Dezie
Nwe yaȮra Delta Dezie
Map

Egwuregwu Jay Jay Okocha bụ ámá egwuregwu dị na Ogwashi-Uku, Aniocha South, Nigeria nke akpọrọ aha onye bụbụ onye isi ndị otu Super Eagles bụ Jay-Jay Okocha . A na-eji ya ugbu a ọkachasị n'egwuregwu bọọlụ, ọ bụkwa ebe egwuregwu Delta Force FC nke akpọrọ aha Okocha na June 2008, ámá egwuregwu ahụ nwere ike ịbatacha mmadụ Puku asatọ mà wee kwado egwuregwu nke 2008 WAFU U-20 Championship nke Ghana meriri. [1] [2] [3]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1."Nigeria :Delta names stadium after Jay Jay Okocha"


Nigeria Faịlụ News.25 June 2008.Retrieved 19 July 2012.

2.okeleji Oluwashina(27 June 2018)

"Okocha's emotional testimonials"

BBC sport British Broadcasting Corporation.

etrieved 19 July 2012.R

"Ghana strong for Senega"

The daily observer. Danjul Gambia observer company ltd December 2008.

Archived from the original on 17 February 2012. Retrieved 19 July 2012.

  1. "Nigeria: Delta names stadium after Jay Jay Okocha", Nigeria Daily News, 25 June 2008. Retrieved on 19 July 2012.
  2. Okeleji. "Okocha's emotional testimonial", BBC Sport, British Broadcasting Corporation, 27 June 2008. Retrieved on 19 July 2012.
  3. "Ghana too strong for Senegal", The Daily Observer, Observer Company Ltd., 1 December 2008. Retrieved on 19 July 2012.