Jump to content

Jean-Baptiste Kempf

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jean-Baptiste Kempf

Jean-Baptiste Kempf (amuru Maachị 30, 1983) bu onye injinia komputa nke France na onye kacha enye aka na oru ngo VideoLAN na ngwanrọ VLC .

Nkwanye ugwu

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2018, Kempf nwetara Chevalier de l'ordre national du Mérite maka afọ iri na abụọ maka ndị otu na mmepe IT. [1] [2]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

komputa nke France