Jean Odoutan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Jean Odoutan
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịBenin, France Dezie
Aha enyereJean Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1965 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye na-ede ihe, onye nhazi ederede Dezie

Jean Odoutan (amụrụ na 1965) bụ onye na-eme ihe ọchị, onye nduzi ihe nkiri, onye na-ede egwu, onye na'eme ihe nkiri, Onye na-ede ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri si mba Benin Ndị Afrịka. Ọ bụkwa onye mepụtara mmemme ihe nkiri, Quintessence International Film Festival of Ouidah . [1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

Odoutan kwagara Paris, France dị ka onye nọ n'afọ iri na ụma, mgbe ọ dị afọ iri na ise na 1980. [2] N'oge na-adịghị anya, ọ malitere ịrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ihe nkiri.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Jean Odoutan etinyela aka n'ọtụtụ ihe nkiri, ma ọ bụ dị ka onye na-eme ihe nkiri, onye nduzi ma ọ bụ onye na-emepụta ihe. Ọtụtụ n'ime ihe nkiri ya ejirila nkatọ too ya ma bụrụ onye ọbịa nsọpụrụ n'ọtụtụ mmemme ihe nkiri, gụnyere 2001 Reunion Film Festival . [3] N'etiti ihe nkiri ndị o sonyere bụ:

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Personnes.
  2. Jean Odoutan. AlloCiné.
  3. Festival du film court de Saint-Pierre. www.festivalfilmcourt.com. Archived from the original on 2021-11-24. Retrieved on 2024-03-04.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

onye na-emepụta ihe. Ọtụtụ n'ime ihe nkiri ya ejirila nkatọ too ya ma bụrụ onye ọbịa nsọpụrụ n'ọtụtụ ejirila nkatọ too ya ma bụrụ onye ọbịa nsọpụrụ n'ọtụtụ