Jeanne-Nicole Ngo Minyemeck
Ọdịdị
Jeanne-Nicole Ngo Minyemeck
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Obodo maka egwuregwu | Kameroon |
| Aha enyere | Jeanne |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Ọgọọst 1969 |
| Dị/nwunye | Walter Ciofani |
| Nwa | Audrey Ciofani, Anne-Cécile Ciofani |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | discus throw, shot put, hammer throw |
| So na | 1988 Summer Olympics |
Jeanne-Nicole Ngo Minyemeck (amụrụ n'ubochí irí na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1969) bụ onye Cameroon na-eme egwuregwu. O sonyere na ịgba égbè ụmụ nwanyị na ịgba é égbè ụmụnwaanyị na 1988 Summer Olympics.