Jeannette Kagame
Ọdịdị
Jeannette Kagame
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Rwanda |
| Aha enyere | Jeannette |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọgọọst 1962 |
| Ebe ọmụmụ | Kingdom of Burundi |
| Dị/nwunye | Paul Kagame |
| Nwa | Ange Kagame, Ian Kagame |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | First Lady |
Jeannette Nyiramongi Kagame (Jeannette Nyiramongi, amuru Ọgọst 10, 1962) bụ nwunye Paul Kagame. Ọ ghọrọ First Lady nke Rwanda mgbe di ya were ọrụ dị ka President na 2000. Di na nwunye nwere ụmụ anọ - Ivan, Ange, Ian na Brian. Kagame bụ onye nchoputa na onyeisi oche nke Imbuto Foundation, otu òtù na-abaghị uru nke ebumnuche ya bụ ịkwado mmepe nke ọha mmadụ dị mma, gụrụ akwụkwọ na ọganihu. Onye guzobere imbuto foundation Activism.[1]
- ↑ Our Founder and Chairperson - IMBUTO Foundation. www.imbutofoundation.org. Archived from the original on 2022-05-20. Retrieved on 2021-10-20.
