Jeannette Yango
Ọdịdị

Jeannette Yango
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Jeannette, Grâce |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup |
Jeannette Grace Ngock Yango (amụrụ n'abalị̀ iri na abuo nke ọnwa June n'afọ̀ 1993) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agbara Division 1 Feminine club FC Fleury bọọlụ na Cameroon National Team .
Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]- 1. FFC Turbine Potsdam
Onye nke abụọ
- Bundesliga: 2012 2013
- DFB-Pokal: 2012-2013
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Jeannette Yango at Soccerway