Jeffrey Daniels (author)
Ọdịdị
Jeffrey Daniels
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Jeffrey |
| Aha ezinụlọ ya | Daniels |
| Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee uri |
| Ebe agụmakwụkwọ | Columbia College Chicago |
Jeffrey Daniels bụ onye Afrịka-Amerịka tolitere na Chicago na-ede uri, onye na-ese ihe, na prọfesọ na Harold Washington College. Ọ kụziri na Columbia College Chicago na School of the Art Institute of Chicago.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- God Noise (2004, )
- Black Girls and Bicycles (2006, )