Jennifer Alanyo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jennifer Alanyo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Jennifer Alanyo bụ dọkịta Uganda, onye agha na onye omeiwu. Ọ na-anọchite anya ndị agha na-echebe ndị Uganda (UPDF) na ndị omeiwu nke Uganda.[1][2][3][4][5]

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Alanyo bụ dọkịta site na ọrụ, ọ bụkwa onye agha UPDF na ọkwa nke Major.[6]

Ọ bụ otu n'ime ndị ọrụ ahụike dị elu na UPDF ma na-eduzi ndị otu ahụike UPDF, nke n'etiti ndị ọzọ na-ahụ maka usoro nchịkọta UPDF inoder iji nweta ndị agha nwere ahụike.[7][8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu iji nọchite anya ndị agha Uganda People's Defense Forces (UPDF) na aro sitere na kansụl ndị agha na ntuli aka ndị ọrụ agha.[2][9][10][11][12]

Oso na umunwayi ato ahoputara na of UPDF in parliament, ndi ozo gunyere, Charity Bainababo and Victor Nekesa.[2][13][14]

Na nzuko omeiwu, ọ na-eje ozi na kọmitii sayensị, teknụzụ na ihe ọhụrụ.[15]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Reporter (2021-05-20). UPDF MPS defend role in parliament (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2022-04-07.
  2. 2.0 2.1 2.2 You’re listening posts in Parliament, Museveni tells new UPDF MPs (en). Monitor (2021-01-30). Retrieved on 2022-04-07.
  3. Ali (2021-01-29). UPDF Eronze Ababaka Baayo (en-US). Radio Simba - Ennene. Retrieved on 2022-04-07.
  4. Support Our Priorities In New Govt, President Urges UPDF MPs (en). Support Our Priorities In New Govt, President Urges UPDF MPs | National Resistance Movement. Retrieved on 2022-04-07.
  5. I Want Us to be Best Armed Force in the Region - Museveni Tells New UPDF MPs | The Kampala Post. kampalapost.com. Retrieved on 2022-04-07.
  6. UPDF steps up Tarehe Sita celebrations (en-US). Explorer Uganda (2019-02-04). Retrieved on 2022-04-07.
  7. Among. UPDF Rejects Over 700 Applicants in Soroti (en). Uganda Radio Network. Retrieved on 2022-04-07.
  8. Achom (2020-03-17). Health Ministry Trains UPDF Officers On COVID -19 As Disease Extends To All Neighbours (en-US). Galaxy FM 100.2. Retrieved on 2022-04-07.
  9. CDF Gen. Muhoozi says army representatives will listen and engage with other legislators (en). www.howwebiz.ug. Retrieved on 2022-04-07.
  10. LIST: UPDF elects new Members of Parliament (en-US). The Informer UG (2021-01-30). Archived from the original on 2022-10-16. Retrieved on 2022-04-07.
  11. Reporter (2021-01-30). List: Defence Council declines to nominate top generals; Muhoozi, Elwelu elected UPDF MPs; Tumwine dropped (en-US). The Pearl Times. Retrieved on 2022-04-07.
  12. Museveni warns army MPs against defying him as he lists priorities for new term (en-US). Nile Post (2021-01-30). Retrieved on 2022-04-07.
  13. Gen. Muhoozi, Museveni doctor get highest votes im army polls (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-07.
  14. Writer (2021-01-30). UPDF POLLS! Janet Museveni’s most trusted ADC sent to Parliament (en-US). THE SECOND OPINION. Retrieved on 2022-04-07.
  15. Committee on Science, Technology and Innovation – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-07.