Jennifer Vel
Ọdịdị
Jennifer Vel
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Seychelles |
| Aha enyere | Jennifer |
| Aha ezinụlọ ya | Vel |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1983 |
| Ọrụ ọ na-arụ | economist, deputy, political activist |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | United Seychelles Party |
Jennifer Vel bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-ahụ maka akụ na ụba na Seychelles. Ọ bụ onye otu National Assembly of Seychelles . Ọ bụ onye otu Seychelles People's Progressive Front, a họpụtakwara ya na Nzukọ ahụ n'afọ 2007.