Jim Carvin
Ọdịdị
James Carvin (July 25, 1929 - January 16, 2009) [1] o bu onye ohuru na Orleans dika onye ndumodu n'ihe agbasara ndoro ndoro Ọchịchị, o nwere kwara otutu Ihe meri na New Orleans mayoral elections.[2] N'iji oche nkwagharị mee ihe mgbe e mesịrị, James Gill toro Carvin dị ka "onye mmeri ruo ọgwụgwụ" na Times-Picayune.[3]
- ↑ James Carvin. Retrieved on June 27, 2020.
- ↑ Russell. "Jim Carvin, Political Guru, Dies", Times-Picayune, January 17, 2009, pp. B1–B2.
- ↑ Gill. "A winner to the end", Times-Picayune, January 21, 2009, p. B7.