Jimi language (Cameroon)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jimi
Jimjimən
Native to Cameroon
Region Far North Province
Native speakers
(3,500 cited 1982)[1]
Language codes
ISO 639-3 jim
Glottolog jimi1254
ELP Jimi (Cameroon)

Jimi (Djimi), nke a makwaara dị ka Jimjimən na 'Um Falin, bụ asụsụ Chadic a na-asụ na Cameroon na ote aka mpaghara Ugwu na ókèala Naijiria na gburugburu Bourrha. Olumba ndị a bụ Djimi, Jimo, Malabu, Wadi, na Zumo.

A na-asụ Jimjimén na Bourrha, ngalaba mpaghara ote aka Ugwu .[2]

Ihe edeturu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Jimi at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.