Jimmy Spicer
Ọdịdị
Jimmy Spicer
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Jimmy |
| Aha ezinụlọ ya | Spicer |
| Aha pseudonym | Jimmy Spicer |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Mee 1958 |
| Ebe ọmụmụ | Brooklyn |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Septemba 2019 |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | kansa ngụgụ |
| Ọrụ ọ na-arụ | rapper, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1970 |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ụdị | egwu hip hop |
James Bromley Spicer (May 12, 1958 na September 27, 2019) bụ onye America na-edekọ egwu hip hop nke wepụtara ọtụtụ egwú rap ochie n'oge ngwụcha afọ 1970 na mmalite afọ 1980 gụnyere "Dollar Bill Y'all," nke a maara ya nkè ọma.[1][2][3] Ọ bụ Russell Simmons 'Rush Management na-achịkwa Spicer. Otu égwu ya "The Bubble Bunch" gosipụtara remix mbụ nke Jellybean Benitez.[2]
Spicer nwèrè ụmụ nwanyị anọ, Angelina, Leticia, Janel, na Princess na otu nwa nwoke, James.
N'afọ 2018, a chọpụtara na ọ na-arịa ọrịa kansa ụbụrụ na akpa ume.[4] Ọ nwụrụ na Septemba 27, 2019, mgbè ọ dị afọ 61.[5][6]
Nkọwapụta
[dezie | dezie ebe o si]- "Adventures of Super Rhyme (Rap)" (1980), Dazz Records - 12-inch single
- "The Bubble Bunch" (1982), Mercury (US) - 12-inch single
- "Money (Dollar Bill Y'all)" (1983), Spring Records - 12-inch single
- "This Is It" / "Beat The Clock" (1985), Def Jam Recordings - 12-inch single
- "I Rock Boots" (1990), Def Valley Records - 12-inch single[7]
- "$ Can't Buy U Luv (Money Can't Buy You Love)" (2010), Spice Rhymes [8]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Skillz (26 January 2016). Hip Hop 101A: The Adventures of Jimmy Spicer. Hiphop101a.blogspot.com.
- 1 2 Kellman, Andy "Jimmy Spicer Biography", AllMusic, retrieved 2011-08-08
- ↑ Jimmy Spicer Calls Out Russell Simmons for Unpaid Royalties & Disingenuous IG Post (21 September 2018). Archived from the original on 5 July 2022. Retrieved on 4 July 2022.
- ↑ Hip Hop Pioneer Jimmy Spicer Diagnosed With Advanced Brain & Lung Cancer. HipHopDX.com (9 September 2018). Archived from the original on 15 September 2018. Retrieved on 14 September 2018.
- ↑ Caramanica. "Jimmy Spicer, Influential Early Rapper, is Dead at 61", The New York Times, 30 September 2019.
- ↑ Hip Hop Pioneer Jimmy "Super Rhymes" Spicer Passes Away. HipHopDX.com (September 27, 2019). Archived from the original on July 5, 2022. Retrieved on July 4, 2022.
- ↑ Jimmy Spicer - I Rock Boots. Discogs.
- ↑ Leticia Spicer (24 May 2010). JIMMY SPICER - "$ CAN'T BUY U LUV" (MONEY CAN'T BUY YOU LOVE). Archived from the original on 2022-07-05. Retrieved on 2022-07-04.