Joevana Charles

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joevana Charles

Joevana Charles (July 1955 na 17 Jenụwarị 2021) bụ onye otu National Assembly of Seychelles . Ọ bụ onye otu Seychelles People's Progressive Front, a họpụtakwara ya na Nzukọ ahụ n'afọ 1993.

A mụrụ Charles n'ọnwa July 1955 dị ka nwa nke ise n'ime ụmụ asatọ. Ka nne na nna ya abụọ na-arụ ọrụ na mba ọzọ, Charles weere ọrụ nke ilekọta na ịkụziri ụmụnne ya ndị nwoke na ndị nwanyị yana ijikwa agụmakwụkwọ ha. Nwanne ya nwoke, Flavien Joubert, kọwara ya dị ka "nwa agbọghọ na-eme oriri" nke na-eme ememme n'ebe dị iche iche na klọb Seychelles kwa Satọdee tupu ya alụọ di.[1]

Charles malitere ọrụ ya dị ka onye nkuzi. O mechara gaa National Teachers Training College wee gaa maka ịmụtakwu na mba ofesi na Moscow State Institute of International Relations .[1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Ernesta (January 22, 2021). Seychelles' longest-serving woman parliamentarian dies; remembered as an adventurous patriot. Seychelles News Agency. Retrieved on 2022-02-18. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content