Johan Burger
Ọdịdị
Johan Burger
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Johan |
aha ezinụlọ ya | Burger |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | University of Johannesburg |
affiliation string | FirstRand Ltd |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2016 |
Johan Petrus Burger bụ onye ọchụnta ego South Africa na onye isi nke FirstRand. Ọ nọchiri Sizwe Nxasana onye lara ezumike nká mgbe afọ itoolu gasịrị dị ka CEO. Burger bụbu CFO nke ụlọ ọrụ ahụ. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Johannesburg .[1]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Reuters Editorial. "S.Africa's FirstRand appoints Johan Burger as chief executive", U.S.. Retrieved on 2018-06-29. (in en-US)