Johannes Phokela

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Johannes Phokela
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereJohannes Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1966 Dezie
Ebe ọmụmụSoweto Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọRoyal College of Art Dezie
Ebe ọrụLondon Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Johannes Phokela (a mụrụ n'afọ 1966) bụ onye South Africa na-ese ihe na onye na-akpụ ihe.[1]

Ndabere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Johannes Phokela na Soweto, South Africa n'afọ 1966 ma zụọ ya n'okpuru Durant Sihlali .[2]

Ógè Phokela bụ nwata, ọ hụrụ ọgba aghara Soweto ma mesịa mepụta ihe ncheta màkà ihe omume ahụ, gụnyere ihe oyiyi nke Teboho MacDonald Mashinini n'ala Morris Isaacson High School kpughere n'ubochí mbụ n'ọnwa Mee n'afo 2010, na nnukwu ihe ọkpụkpụ nke akwụkwọ nọ ọdụ n'ebe dị iche na ụlọ akwụkwọ ahụ.[3][4][3]

Phokela bidoro ọmụmụ ya na Federated Union of Black Artists, Johannesburg tupu ọ gụchaa ọmụmụ ya na Royal College of Art, London.[5]

Phokela ebiela ma rụọ ọrụ na London na Johannesburg.[1][6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Omume nka nke Phokela bụ isi ihe mejupụtara mmanụ na eserese eserese na ụdị eserese Dutch Golden Age ochie, ọtụtụ ógè eserese Phokela ga-agụnyekwa grids ọcha.[5]

N'isiokwu nke mmepụta nka, Phokela kwuru "Ozugbo ị nwetara ọrụ ahụ, ọ dịghị mkpa n'ezie onye mepụtara ya ihe dị mkpa bụ àgwà. Ma n'ụzọ dị mwute, ọnọdụ nka mba ụwa nke oge a nwere ọchịchọ a ịnọ na nzụlite nke onye na-ese ihe.[7]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

  • Johannes Phokela, Rack Gallery, London, Mee - Julaị 1998[8]
  • Johannes Phokela, I like my Neighbours, Johannesburg, South Africa; Gallery MOMO, 2009[9]
  • Johannes Phokela, The World of the Sacred and the Profane, Johannesburg, South Africa; Gallery AOP, 2015[6]
  • Johannes Phokela, ONLY SUN IN THE SKY KNOWS HOW I FEEL - (A LUCID DREAM), Cape Town, Zeitz Mocaa Museum, 2021

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Johannes Phokela. africa.si.edu. Retrieved on 2019-11-07.
  2. (2011) Vitamin P₂ : new perspectives in painting, Hasting, Julia., Schwabsky, Barry., London: Phaidon. ISBN 9780714861609. OCLC 755713379. 
  3. 3.0 3.1 (2017-09-20) "Bronze Warriors and Plastic Presidents", in Miller: Public Art in South Africa: Bronze Warriors and Plastic Presidents. Indiana University Press. DOI:10.2307/j.ctt20060c0.12. ISBN 9780253030108. 
  4. Unveiling of the Tsietsi Mashinini statue. joburg.org.za. Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 25 July 2013.
  5. 5.0 5.1 Haines (Fall 2002). "Johannes Phokela". Nka: Journal of Contemporary African Art 2002 (16–17): 48–53. DOI:10.1215/10757163-16-17-1-48. 
  6. 6.0 6.1 Corrigall. Johannes Phokela messes with the Western art cannon's masters (en). The M&G Online. Retrieved on 2019-11-07.
  7. Rovine (2004). "South Africa from North America: Exporting Identities through Art" (in en). African Arts 37 (4): 48–95. DOI:10.1162/afar.2004.37.4.48. ISSN 0001-9933. 
  8. O'Kane (1998-06-01). "Johannes Phokela". Third Text 12 (43): 103–104. DOI:10.1080/09528829808576743. ISSN 0952-8822. 
  9. Zvomuya. History lesson (en). The M&G Online. Retrieved on 2019-11-07.