John Apea
Ọdịdị
John Apea
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | John |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jụn 1978 |
Ebe ọmụmụ | London |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye nhazi ederede |
John Apea bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri. N'afọ 2008, o ritere Africa Movie Academy Award for Best Screenplay maka ihe nkiri Run Baby Run nke o gosikwara dịka onye isi na-eme ihe nkiri.[1]
Run Baby Run nwetara nhọpụta asatọ ma merie ihe nrite anọ na Africa Movie Academy Awards n'afọ 2008, gụnyere onyinye maka Best Picture, Best Director na Best Screenplay.[2][3][4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Apea gụrụ akwụkwọ na Achimota School na Sociology na Social Policy na Mahadum York nàkwà Mahadum Oxford .[5] Ọ bụ otu n'ime ndị isi na-eme ihe nkiri na usoro telivishọn Ghana a ma ama Home Sweet Home .[1][6] Ugbu a, ọ bụ onye isi ndị isi oche (CEO) nke eTranzact Ghana, otu n'ime ndị na-ahụ maka ụlọ akụ na ọrụ ịkwụ ụgwọ.
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 "Student’s film wins four African Oscars", Nouse, Nouse. Retrieved on 16 August 2010. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "nouse" defined multiple times with different content - ↑ Ogbu. "Abuja's Night Of Excellence", Newswatch, 5 May 2008. Retrieved on 21 February 2011.
- ↑ "The new international movie from Revele Films: Run Baby Run", The Statesman, 9 June 2006. Retrieved on 21 February 2011.
- ↑ Bondzi. "'Run Baby Run' a Must-See Movie", AllAfrica.com, AllAfrica Global Media, 16 February 2007. Retrieved on 21 February 2011.
- ↑ "Linkedin", John Apea, December 2,2013
- ↑ "Home Sweet Home...The show you can't get enough of", The Statesman. Retrieved on 21 February 2011.