John D. Buckmaster

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
John D. Buckmaster
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereJohn Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1941 Dezie
Ọrụ ọ na-arụọkà mmụta sayensị Dezie
onye were ọrụUniversity of Illinois system Dezie
ebe agụmakwụkwọCornell University Dezie
onye ndụmọdụ doctoralGeoffrey S. S. Ludford Dezie
doctoral studentArje Nachman Dezie
Ihe nriteGuggenheim Fellowship Dezie

  John David Buckmaster bụ Prọfesọ Emeritus nke Ngalaba Injinịa Aerospace na Mahadum Illinois, ọkachamara n'ọhịa nke ọkụ[1] Ọ gụsịrị nzere bachelọ ya na Imperial College London na 1962 wee mechaa PhD n'okpuru nlekọta nke Geoffrey S.S. Ludford na Mahadim Cornell na 1969.

Akwụkwọ dị iche iche[dezie | dezie ebe o si]

 

Nturu ugo[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara John Buckmaster dị ka onye otu Amirikan na ahụ maka ogbako 1986. O meriri Guggenheim Fellowship na 1991. Ọ bụkwa onye otu Ngalaba phisics (1999), ngalaba nke combushon.[2] Ọ bụ onye natara Ya. B. Zeldovich Gold Medal (2004) site na Ngalaba ụlọakwụkwọ na ahụ maka combushon Alexander von bu onye na ahukwa maka ihe gbasara sayensi na mba US nke ndi nnabata na onyinye nke combushon (2002) site na AIAA, wdg.[3] A na-akpọ usoro Buckmaster aha ya.

Lekwaa[dezie | dezie ebe o si]

 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Aerospace at Illinois. aerospace.illinois.edu.
  2. Fellows of The Combustion Institute - The Combustion Institute. www.combustioninstitute.org (20 June 2017).
  3. Ya. B. Zeldovich Gold Medal - The Combustion Institute. www.combustioninstitute.org (24 June 2016).