John Lee Clark
John Lee Clark (amụrụ n'afọ 1978) bụ onye America na-ede uri, onye edemede, na onye na-eme ngagharị iwe si Minnesota. Ọ bụ onye dere Suddenly Slow (2008) na Where I Stand: On the Signing Community and My DeafBlind Experience (2014), na onye nchịkọta akụkọ nke anthologies Deaf American Poetry (2009) na Deaf Lit Extravaganza (2013).[1][2] Clark bụ onye natara onyinye National Magazine Award nke afọ 2020. Ọ bụ onye a ma ama na-eme ngagharị iwe na Protactile movement.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A muru Clark n'ezinulo nti chiri na ndi signing, o mechara kpuo isi. Asusu ona asu bu American sign language, omutaghi etu esi agu Ihe n'asusu bekee ruo mgbe odi afo iri na abuo .[3] Ọ malitere ikpu ìsì mgbe ọ dị afọ iri na ụma. Ọ bụ onye ntị chiri nke ọgbọ nke abụọ.[4]
Clark gụsịrị akwụkwọ na Minnesota State Academy for the Deaf wee gaa Mahadum Gallaudet . [5][6]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Clark bụ onye nkuzi Braille na ProTactile na Minnesota . [7]
Nkwado na onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Clark enwetala onyinye na mkpakọrịta site na Minnesota State Arts Board, VSA Minnesota, Laurent Clerc Cultural Fund, Intermedia Arts Center, na The Loft Literary Center. Ọ bụ onye edemede a ma ama na Deaf Way II International Cultural Arts Festival, ọ bụkwa onye ikpeazụ maka 2016 Split This Rock Freedom Plow Award for Poetry and Activism.[2] Edemede Clark "Tactile Art" pụtara na magazin Poetry n'ọnwa Ọktoba 2019 wee merie 2020 National Magazine Award for Essays and Criticism.[8][9]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Clark nwere Ọrịa Usher.[5] Ọ lụrụ onye na-ese ihe Adrean Clark ma ha nwere ụmụ nwoke atọ.[7]
- ↑ Grossmann. "Hopkins DeafBlind poet, essayist receives $50,000 grant", St. Paul Pioneer Press, October 25, 2020.
- ↑ 2.0 2.1 John Lee Clark (en). Poetry Foundation (2020-11-04). Retrieved on 2020-11-05. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ (July 2010) "Interview with John Lee Clark". Wordgathering: A Journal of Disability Poetry 4 (2). ISSN 2690-7089. Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ Split This Rock: Interview with John Lee Clark, a finalist for the 2015 Freedom Plow Award for Poetry & Activism. Split This Rock (March 18, 2015). Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ 5.0 5.1 Pratt. "Hopkins poet speaks to his identity as a DeafBlind man", Star Tribune, February 3, 2015. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Star Tribune" defined multiple times with different content - ↑ Reis (October 2015). Reis on Clark, 'Where I Stand: On the Signing Community and My DeafBlind Experience'. H-Disability. H-Net Reviews. Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ 7.0 7.1 About John Lee Clark. poets.org. Academy of American Poets. Retrieved on 2020-11-05. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":2" defined multiple times with different content - ↑ Yeh. "'New kinds of contact': A DeafBlind poet's push for a radical language of touch", Inverse, December 1, 2020. (in en)
- ↑ "Poetry magazine wins National Magazine Award in the Category of Essays and Criticism", Poetry Foundation, May 29, 2020. (in en)