John Olulu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

John Olulu (20 Mee 1944 - 17 Machị 1972) bụ onye Kenya na-akụ ọkpọ. O sonyere na asọmmpi nke 1964 Summer Olympics nakwa 1968 Summer Olympics. [1] Na asọmmpi 1968 Summer Olympics, Arto Nilsson nke Finland meriri ya.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named SportsRef