Johnson O. Akinleye
. Johnson O. Akinleye bụ Chancell
ụdịekere | nwoke |
---|---|
onye were ọrụ | Bowie State University, North Carolina Central University |
ebe agụmakwụkwọ | Alabama Agricultural and Mechanical University, Howard University |
Onye òtù nke | Omega Psi Phi, Sigma Pi |
or nke iri na abụọ nke North Carolina Central University. Echiri ya ka ọ bụrụ onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum na June 26, 2017[1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Johnson O. Akinleye 1 n'ime ụmụ 22 na Ile-Ife, Nigeria. O nwetara nzere bachelọ na nkwukọrịta na masta na teknụzụ mgbasa ozi na Mahadum Alabama A&M na nzere doctorate na ọmụmụ nkwukọrịta mmadụ na Mahadum Howard . [2]
. [1]Akinleye malitere ọrụ ya dị ka osote prọfesọ na Ngalaba Nkwukọrịta Ozi na Bowie State University site na 1986 ruo 1989. Tupu ọ bịarute NCCU, ọ nọrọ n'ọkwá na Bethune-Cookman Mahadum Akinleye malitere ọrụ ya dị ka osote prọfesọ na Ngalaba Nkwukọrịta Ozi na Bowie State University site na 1986 ruo 1989. Tupu ọ bịarute NCCU, ọ nọrọ n'ọkwá na Bethune-Cookman Unive.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si].Akinleye lụrụ Juanita Akinleye. Ha nwere ụmụ abụọ toro eto (Nikki na Peter). Akinleye bụ onye otu Omega Psi Phi na Sigma Pi Phi fraternities.
Ebemsiba
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Johnson O. Akinleye Elected 12th Chancellor of North Carolina Central University (en-US). Los Angeles Sentinel (2017-07-14). Retrieved on 2020-09-01.
- ↑ Johnson O. Akinleye, Ph.D. | North Carolina Central University. www.nccu.edu. Retrieved on 2020-09-01.