Joseph Muzondo
Ọdịdị
Joseph Muzondo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Joseph |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1953 |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, onye ese |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Joseph Muzondo (a mụrụ n'afọ 1953) bụ onye Zimbabwe na-ese ihe na onye na-akpụ ihe.[1][2]
N'ịbụ onye nwanne nna ya kụziiri ya n'ọrụ , Muzondo mechara sonye na National Gallery B.A.T. Workshop na Harare, Zimbabwe. Ọ gụrụ maka imewe ákwà na Tanzania na eserese nka na Austria, ma gosipụta ya n'ụwa niile. Ọrụ ya dị na nchịkọta nke National Gallery of Zimbabwe .
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fernandes (1999). Life in stone : Zimbabwean sculpture : birth of a contemporary art form, 2nd, Harare: Baobab Books. ISBN 9781779090232.
- ↑ Dewey (1997). Legacies of stone : Zimbabwe past and present.. Tervuren: Royal Museum for Central Africa, 48–. ISBN 9789075894172.