Joy Jegede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joy Jegede
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJoy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Disemba 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuBobruichanka Bobruisk, Delta Queens Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Joy Jegede (a mụrụ n'ụbọchị nke 16 ọnwa Disemba afọ 1991) bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba ụwa nke na-agba ọnọdụ etiti na bọọlụ. Ọ bụ onye otu ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa, na mbụ maka ndị na- erughi afọ 20 . O so na ndị sọrọ mpi na asọmpi ụmụ nwanyị Afrịka nke afọ 2012 . N'egwuregwu klọb, ọ na-elekọta Delta Queens nke dị na Naijirịa, ma gbakwaara otu Bobruichanka Bobruisk bọọlụ na Belarus.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Joy Jegede bụ otu n'ime ọtụtụ ndị egwuregwu Naịjirịa so na ndị otu bọọlụ Bobruichanka Bobruisk, nke Belarusian Premier League . Nwaafọ mba Naijirịa bụ Queen Ejovwo Willian toro Jegede maka ime ka a nabata ya mgbe o sonyere otu bọọlụ ahụ. [1] Kemgbe opekata mpe afọ 2015, Jegede agbaalara ndị Delta Queens nke dị na Naijiria bọọlụ. [2] Ọ bụ onye isi otu bọọlụ a. [3]

Mbaụwa[dezie | dezie ebe o si]

Jegede bụ onye isi otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị na-erughi afọ iri abụọ nke Naịjirịa na 2010 FIFA U-20 Women's World Cup, ebe Jamini meriri ha n'ikpeazụ. [4] [5] N'oge na -adịghị anya, Jegede batara na ndị otu egwuregwu ndị okenye, gụnyere ịkpọ ya maka ndị otu asọmpi maka asọmpi Olimpik nke afọ 2012 na Lọndọn, Yunaịted Kịndọm. [6] O sokwa akụkụ nke ndị otu asọmpi ụmụ nwanyị Afrịka n'afọ ahụ . [7]

Ọ bụghị onye egwuregwu na-anọgide anọgide n'otu bọọlụ mba Naijirịa, mana e chetara ya ọzọ maka asọmpi Naijirịa na Equatorial Guinea n'afọ 2015 maka asọmpi Olimpik na -esote . [2] Ọ gara n'ihu na-etinye aka na ndị otu bọọlụ Naijirịa kemgbe, a kpọrọ ya ka o sonye otu bọọlụ maka 2016 Africa Women Cup of Nations . [8]

Nkeonwe[dezie | dezie ebe o si]

Jegede bụ nwa PA Jegede, onye bụbu onye nlekọta ndị uwe ojii. [9]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Go For The Jugular", Ugo Njoku Tells Falconets. The Nigerian Voice (19 December 2013). Retrieved on 27 November 2016.
  2. 2.0 2.1 Oludare (1 July 2015). Ikidi, Jegede return, Nkwocha dropped as Danjuma invites 35 for Equatorial Guinea. Goal.com. Retrieved on 27 November 2016.
  3. Bassey (25 February 2016). Delta Queens nick win against Bayelsa Queens. Ladies March. Retrieved on 27 November 2016.
  4. 10 Breakout Players of 2010. All White Kit. Retrieved on 27 November 2016.
  5. USA Falls to Nigeria in Penalty Kicks During Quarterfinal of 2010 FIFA Under-20 Women's World Cup. U.S. Soccer (25 July 2010). Retrieved on 27 November 2016.
  6. Nigeria's Falcons squad named for Olympic qualifiers. KickOff (28 November 2011). Archived from the original on 27 November 2016. Retrieved on 27 November 2016.
  7. List of players of the 8th African Women Championship, EQUATORIAL GUINEA 2012. cafonline.com (2012). Archived from the original on 22 February 2013. Retrieved on 19 November 2016.
  8. 27 players hit camp as Falcons chase 8th African title. Daily Sports (8 March 2016). Retrieved on 27 November 2016.
  9. "Tears as Ex-Falconets Star Joy Jegede Buries Father in Edo", Savid News, 1 February 2015. Retrieved on 27 November 2016.