Joy Nunieh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joy Nunieh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereJoy Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie

Joy Nunieh bụ onye ọkaiwu na Naijiria na onye bụbu onye isi nchikwa nke Niger Delta Development Commission[1][2]. Onyeisi ala bụ Buhari chụrụ ya n'ọrụ n'abalị iri na itoolu nke onwa Febuwarị n'afọ 2020 ma were Kemebradikumo Pondei[3] nọchie ya ozugbo. Nunieh so kwado ihe nkwuto nke NDDC nke boro ebubo megide Goodswill Akpabio[4][5][6].

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]