Joyce Joseph Malfil
Ọdịdị
Joyce Joseph Malfil
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Joyce |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
| Ụdị egwuregwu | taekwondo |
Joyce Joseph Malfil bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu taekwondo na katigori ndị okenye ụmụ nwanyị. O ritere nzere ọla nchara na 2011 All-African Games na katigori 73kg.
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Joyce sonyere n'egwuregwu 2011 All-African Games nke e mere na Maputo, Mozambik n'ihe omume 73kg, o ritere ọla nchara. [1]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ TaekwondoData JJ Malfil (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-05-24.