Jude Uzoma Ohaeri
Ọdịdị
Jude Uzoma Ohaeri
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Jude |
| Ọrụ ọ na-arụ | psychiatrist |
| Onye were ọrụ | University of Nigeria |
Jude Uzoma Ohaeri [1] Jude Uzoma Ohaeri bụ prọfesọ na-ahụ maka mgbaka na mahadum Naijiria, Nsukka. Ọ bụ onye otu ụlọ akwụkwọ sayensị nke Naijiria, ahọpụtara na mkpakọrịta nke Academy na Nzukọ Mgbakọ Kwa Afọ nke e mere na Jenụwarị 2015
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ NAS holds public lecture induction of fellows. nas.org.ng. Archived from the original on July 8, 2015. Retrieved on July 13, 2015.