Judith DeCordova

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Judith DeCordova (1877-1967) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na Jamaica. Ọ bụ onye ọsụ ụzọ n'ime ọgụ maka ikike ụmụ nwanyị na Jamaica.

Ọ bụ onye ọsụ ụzọ n'ime ọdịmma ụmụaka na Jamaica na onye isi oche nke Child Welfare Association . [1]

N'afọ 1918, ọ ghọrọ onye guzobere ma mesịa bụrụ onye isi oche nke abụọ nke Women's Social Service Association (WSSA). Ya na Nellie Latrielle bụ ndị isi na mkpọsa nke WSSA mere iji webata ikike ụmụ nwanyị, nke e webatara na Britain na 1918, nakwa na Jamaica, mkpọsa nke gara nke ọma na 1919. [2]

N'afọ otụ puku, narị iri atọ na isii, o guzobere ma bụrụ onye isi oche mbụ nke Jamaica Women's League . [3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. De Barros, J. (2014). Reproducing the British Caribbean: Sex, Gender, and Population Politics After Slavery. USA: University of North Carolina Press.
  2. Coore-Hall, J. A. (2020). Feminist Advocacy and Activism in State Institutions: Investigating the Representation of Women’s Issues and Concerns in the Jamaican Legislature. Tyskland: Springer International Publishing.
  3. Nijeholt, G. A., Wieringa, S. (2019). Women's Movements and Public Policy in Europe, Latin America, and the Caribbean: The Triangle of Empowerment. Storbritannien: Taylor & Francis.