Judith Uwizeye
Ọdịdị
Judith Uwizeye
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Rwanda |
aha enyere | Judith |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Ọgọọst 1979 |
Ebe ọmụmụ | Rwanda |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, academic |
Ọkwá o ji | Minister in the Office of the President |
ebe agụmakwụkwọ | National University of Rwanda, University of Groningen |
Ebe obibi | Kigali |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
Judith Uwizeye bụ onye ọka iwu, ọkà mmụta na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Rwanda, onye jere ozi dị ka Minista na Ọfịs Onye isi ala, kemgbe ụbọchị 31 Ọgọst 2017.[1] Site n'ọnwa Julaị 2014 ruo ọnwa Ọgọst 2017, ọ rụrụ ọrụ dị ka minista nke ọrụ ọha na eze na ọrụ na Cabinet nke Rwanda.[2][3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kimenyi (31 August 2017). Rwanda gets new Cabinet, who is in?. Retrieved on 1 September 2017.
- ↑ Umutesi (31 July 2014). Meet the new female faces in cabinet. Retrieved on 31 August 2017.
- ↑ Jean Baptiste Micomyiza (24 July 2014). CASS staff Member becomes Minister in the New Cabinet. University of Rwanda, College of Arts and Social Sciences (CASS). Archived from the original on 1 September 2017. Retrieved on 31 August 2017.