Julienne Lusenge
Ọdịdị
Julienne Lusenge
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo |
aha n'asụsụ obodo | Julienne Lusenge |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1958 |
Ebe ọmụmụ | Democratic Republic of the Congo |
ọrụ ọ na-arụ | chief officer, onye ntaakụkọ, women's rights activist |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
Ihe nrite | Knight of the Legion of Honour, Ginetta Sagan Award, International Women of Courage Award, Q105178229, United Nations Prize in the Field of Human Rights |
Julienne Lusenge na-arụ ọrụ dị ka onye nta akụkọ n'ebe ọwụwa anyanwụ Democratic Republic of Congo (DRC) na 1998 mgbe agha obodo dara. Ọ bụ onye mgbasa ozi redio na-elekọta mmadụ maka ịkọrọ ndị obodo nọ n'ime ime obodo ozi ahụike na ikike mmadụ. Lusenge gara njem na mpaghara ọwụwa anyanwụ DRC na-agba ụmụ nwanyị ajụjụ ọnụ gbasara ndụ ha na ịkọrọ akụkọ ha na ihe nkiri redio ya. Ka oge na-aga, ụmụ nwanyị malitere ịkọwa ihe mere ime ihe ike dị egwu nke ha hụrụ ma ọ bụ ndị ihe metụtara ka agha ahụ na-akawanye njọ. Lusenge malitere idekọ mmetọ ahụ n'ụzọ mmekọahụ na ịkatọ omume a na-emegbu ụmụ nwanyị n'ihu ọha.[1]
- ↑ JULIENNE LUSENGE Raising a voice for women amid the horrors of war. Jewish World Service. Retrieved on 15 July 2018.