Juliet Rainer Kafiire

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Juliet Rainer Kafiire
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereJuliet Dezie
aha ezinụlọ yaRainer Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie

 

Juliet Rainer Kafiire bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu nke Uganda nke nọchitere anya Kibuku County na Pallisa n'etiti afọ 1994 ruo afọ 2006. Ọ rụkwara ọrụ dị ka osote onye isi oche nke Uganda's Democratic Party (DP).

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'oge ntuli aka nke 1994 Ugandan Constituent Assembly, a họpụtara Kafiire dị ka onye nnọchi anya Pallisa[1] Dị ka onye otu National Caucus for Democracy (NCD), Kafiire bụ otu n'ime ndị nnọchi anya iri ise na atọ nke ndị omebe iwu jụrụ ịkwado iwu na afọ 1995[2]

Kafiire nọchitere anya Kibuku County na Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda n'etiti na afọ 1996 ruo afọ 2006.[3] O mechara tụfuo ọkwa a na afọ 2006 General Elections na Saleh Kamba onye nwere njikọ na National Resistance Movement (NRM).[4][5]

N'ọnwa Nọvemba na afọ 2005, a họpụtara Kafiire dị ka osote onye isi ala nke Uganda's Democratic Party (DP)[6]

Ndụ onwe onye ya[dezie | dezie ebe o si]

Kafiire lụrụ Joseph Rainer, onye Germany nwụrụ na afọ 2007.[7]

Hụkwa nka[dezie | dezie ebe o si]

  • Democratic Party (Uganda)
  • Saleh Kamba
  • Mpaghara Pallisa

Ebesidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. A Complete Guide to Uganda's Fourth Constitution - History, Politics and the Law (Fountain Publishers, 1995, 118 p.): Appendices: Appendix IV: Constituent Assembly Delegates. www.nzdl.org. Retrieved on 2022-03-24.
  2. [Ugnet FLASHBACK: The 53 who refused to sign Constitution]. www.mail-archive.com. Retrieved on 2022-03-24.
  3. joomlasupport. COVER STORY: Women who fear no man (en-gb). The Observer - Uganda. Archived from the original on 2022-08-31. Retrieved on 2022-03-24.
  4. Former DP vice-president jailed over debt (en). New Vision. Retrieved on 2022-03-25.
  5. Elunya. Court Dismisses DP Vice Presidents Election Petition (en). Uganda Radio Network. Retrieved on 2022-03-25.
  6. Top DP Seats for Ranier Kafiire, Joseph Mukiibi and Betty Nambooze : (en). Uganda Radionetwork. Retrieved on 2022-03-25.
  7. Child activist mourned (en). New Vision. Retrieved on 2022-03-24.