Juliette Nana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Juliette Nana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBurkina Faso Dezie
obodo maka egwuregwuBurkina Faso Dezie
Aha enyereJuliet Dezie
aha ezinụlọ yaNana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọgọọst 2000 Dezie
Ebe ọmụmụOuagadougou Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNioman Hrodna, Hatayspor (women's football), Princesses du Kadiogo Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Juliette Nana (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2000) bụ onye Burkinabé na agba bọọlụ, onye na-agba ọsọ dị ka onye na-eme bọọlụ n'etiti Hatayspor na Njikọ bọọlụ ụmụ nwanyị Turkish na ndị otu ụmụ nwanyị nke Burkina Faso.[1][2]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Nana agbaala bọọlụ maka ZhFK Neman Grodno na Belarus.

N'ọnwa Ọktoba afọ 2022, ọ kwagara Turkey, wee bịanye aka na Hatayspor ka ọ gbaa bọọlụ na Super otu egwuregwu nke afọ 2022.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Nana gbara ọsọ maka Burkina Faso na ọkwa dị elu noge asọmpi iko mba Afrịka nke ụmụ nwanyị nke afọ 2022.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Burkina Faso : Juliette Nana élue meilleure sportive féminine de l'année 2021 (fr). Africa Foot United. Archived from the original on 2022-07-02. Retrieved on 2023-03-31.
  2. СМИ о нас: Интервью Джульетты Нана.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "tff0" defined in <references> is not used in prior text.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Juliette Nana on Instagram