Julius Chigbolu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Julius Obiefuna Chigbolu (19 Febrụwarị 1929 – 18 Eprel 2010) bụ onye egwuregwu Naịjirịa. Ọ gbara asọmpi n'ọsọ elu ụmụ nwoke na 1956 Summer Olympics. Ọ bụ nna nna nke onye na-eme egwuregwu 400 m Italy Maria Benedicta Chigbolu.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]