Julius Ucha
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Julius |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Ọktoba 1958 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ebonyi |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Julius Ucha (amụrụ n'abalị iri na itoolu n"ọnwa iri n'afọ otu puku, nari iteolu na iri ise na asatọ (Ọktoba afọ 1958) bụ onye a họpụtara ka ọ bụrụ onye omeiwu maka mpaghara Ebonyi Central nke Ebonyi Steetị, Naịjirịa, ọ malitere ọrụ na abali iri abụọ na iteolu n'ọnwa ise afọ puku abụọ na atọ (29 mee 2003). Ọ bụ onye otu All Progressives Congress(APC).[1]
Ucha nwetara LL.B degree site na Anambra State University of Science & Technology. Ọ bụ onye otu Enugu Steetị Board of Mercy. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Ebonyi Steetị House of Assembly, ebe a họpụta ya dịka onye isi oche. Mgbe ọ laghachiri na Sịnatị na afọ puku abụọ na asaa (2007), a họpụtara Ucha na kọmitii na-ahụ maka ọrụ, ọrụ Senet, ihe gbasara ndị omeiwu, Independent National Electoral Commission na Commerce.[1] N'ime nyocha nke ndị Sịnatị na ọnwa ise n'afọ puku abụọ na iteoụ (Mee 2009), This Day kwuru na ọ kwadoghị iwu ọ bụla mana ọ kwụrụ ụgwọ ma ọ bụ soro kwado ọtụtụ mmegharị.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị si Ebonyi Steeti
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Sen. Julius Ucha. National Assembly of Nigeria. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2010-06-09.
- ↑ An Improved Senate, But Some Uninspiring Senators.... ThisDay (24 May 2009). Retrieved on 2010-06-09.