Jupita
Ọdịdị
Jupita bụ planet nke ịse sitere Anwụ na nke kachasị nnukwu ni Usoro Anyanwu. Ọ bụ dimgba gas karịa abụọ na half nke planet ndị ọzọ niile ni Usoro Anyanwụ, na obere mas otu-thousandth nke Anwụ. Jupita ne ga Anwụ gburugburu (oobit) site distans nke 5.20 AU (778.5 Gm) jírí mgbe oobital nke afọ 11.86. Jupita bụ nachrul ihe nke atọ kachasị nwuocha ni igwe Àlà, ọ sonyeere ọnwa na Venus, ọzọ kwa ndi mmadu ne lee ya eshi oge prihistorik. Aha ya si aha Jupita, alusi linzele nke okpụkpere Roman gboo.