Justina Agatahi
Ọdịdị
Justina Agatahi
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Ọgọọst 1989 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | judoka ![]() |
ụdị egwuregwu | judo ![]() |
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Na Egwuruegwu Afrika nke puku afọ abụọ na asaa, nke emere na Maputo, Mozambique. O ritere ọla nchara na ihe omume nke kilogram iri ise na abụọ.[1]
Na afọ puku abụọ na asatọ nke Asumpi nke Judo nke Afrika na Agadir, Morocco, Agatahi sonyere ọzọ na kilogram iri ise na abụọ ihe omume wee merie ọla nchara.[2]
N'afọ 2008, o sonyere na asọmpi mba ụwa Nabeul, Tunisia wee nweta ihe nrite ọla edo na U52kg ụmụ nwanyị.[3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ African Games Alger, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
- ↑ African Championships Agadir, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
- ↑ International Tournament Nabeul Tunisia, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.