Kåre Pugerup
Ọdịdị
Kåre Pugerup
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Sweden |
| Aha enyere | Kåre |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1964 |
| Ebe ọmụmụ | Viborg |
| Ọrụ ọ na-arụ | diplomat |
Kåre Pugerup (amụrụ 1964 na Viborg ) bụ onye nnọchi anya gọọmentị na onye isi ndị ọrụ na ụlọ ọrụ United Nations IFAD na Rome. Na mbụ ọ jere ozi na Ministry for Foreign Affairs na Stockholm ebe ọ bụ onye ntụzi ọrụ na ngalaba maka mmekorita mmepe mba ụwa. Ọ nwetara BSc na MSc na nchịkwa azụmahịa na akụnụba na Mahadum Uppsala, Sweden.