Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo
mahadum
Oge/afọ mmalite2010 Dezie

Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti agụmakwụkwọ did elu dị na Ihitte/Uboma, Ȯra Imo, Naijiria. Onye bu Onye isi ugbu a bụ Bonn Asiegbu.[1][2]


Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

E hiwere Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo n'afọ 2010.[3]


Ọmụmụ[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ ọrụ ahụ na-enye nkuzi ndị a;[4]

  • Akụ na ụba
  • Igbo
  • French
  • Agụmakwụkwọ Bekee
  • Ọmụmụ Okpukpe Ndị Kraịst
  • Nkà mmụta sayensị Kọmputa
  • Teknụzụ ahụike gburugburu ebe obibi
  • Mmụta mmekọrịta ọha
  • Akụkọ ihe mere eme
  • Mmụta pụrụ iche
  • Nkà mmụta sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]