Kọmitii Ndị Nnọchiteanya Na-adịgide Adịgide nke African Union
Ọdịdị
Kọmitii Ndị Nnọchiteanya Na-adịgide Adịgide nke African Union
Kọmitii ndị nnọchiteanya na-adịgide adịgide nke African Union bụ ndị nnọchite anya mba ndị otu sitere n'Africa..
Isi oche - Naịjirịa
Onye isi oche nke mbụ - Republic of Congo
Onye isi oche nke abụọ - Rwanda
Onye isi oche nke atọ - Libya
Onye nta akụkọ - Botswana
Ha na-akwadebe ọrụ maka Executive Council.Àtụ:African Union