Kaaps

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kaaps Àtụ:Infobox Language/pronunciation
Spoken in: South Africa
(Western Cape)
Total speakers:
Language family: Ahendurufi
 Germanic
  West Germanic
   Weser-Rhine Germanic
    Low Franconian
     Dutch (Hollandic dialect)
      Kaaps
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3:

Kaaps (UK: /kɑːps/, nke pụtara 'Cape'), nkè á makwaara dị kà Afrikaaps, bụ asụsụ West German Africa nket malitere nat mpaghara Western Cape nkè South Africa. Ọnọdụ yá dị kà asụsụ nwanne nwanyị nkè Afrikaans ma ọ bụ olumba nkè Afrikaans edoghị anya.[1][2] Kemgbe mmalite afọ 2020 enwere mmụba dị ịrịba àmà n'ọnụ ọgụgụ akwụkwọ ndị e bipụtara ná Kaaps.[3] Ọtụtụ ọrụ ná Kaaps sitere n'aka ndị edemede nọ ná mpaghara Cape Flats nkè Cape Town, South Africa ebe á na-asụkarị yá.[4][1][5]

Á malitere ọrụ agụmakwụkwọ iji mepụta akwụkwọ ọkọwa ókwú asụsụ Kaaps mbụ ná 2021.[6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Coetzee (2021-11-02). This Language Called Kaaps: An Introduction (en). Words Without Borders. Retrieved on 2022-09-28.
  2. Dyers (2016). "The Conceptual Evolution in Linguistics: implications for the study of Kaaps". Multilingual Margins 3 (2): 61-72. 
  3. Thamm (2021-10-28). AFRIKAANS LANGUAGE: An exhilarating linguistic minefield: Be duidelik and dala what you must (en). Daily Maverick. Retrieved on 2022-09-28.
  4. Kaaps, language of the Cape Flats working class, now has its very own dictionary (en). www.iol.co.za (1 September 2021). Retrieved on 2022-09-28.
  5. Hemmonsbey (2021-09-29). Kaaps: An old language embraced by a new generation (en-ZA). MatieMedia. Retrieved on 2022-09-28.
  6. Haupt (29 August 2021). The first-ever dictionary of South Africa's Kaaps language has launched -- why it matters (en). The Conversation. Retrieved on 2022-09-28.