Kabiru Rabiu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kabiru Rabiu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
affiliation stringBUA Group Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2017 Dezie

Kabiru Rabiu (amụrụ na 28 Nọvemba 1980) bụ onye ọchụnta ego Naijiria ma na-eje ozi ugbu a dị ka onye isi otu BUA Group.[1] N'afọ 2020, a kpọrọ ya onye ndu akụ na ụba Afrịka kachasị mma n'okpuru afọ iri anọ na 100 African Economic Leaders for Tomorrow awards site n'aka French Institut Choiseu .[2][3]

Agụmakwụkwọ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Rabiu nwetara nzere bachelọ na njikwa na Webster University, London ma nwee nzere masta ya na American Intercontinental University na London.[2] Rabiu malitere ọrụ ya na Universal Rice Mills ma mesịa sonye na Nigeria Oil Mills Limited ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka onye enyemaka General Manager ma mesịa bụrụ General Manager. N'afọ 2008, ọ ghọrọ onye isi oche nke BUA Oil Mills Limited. N'afọ 2010, ọ ghọrọ onye isi oche nke BUA Group. Kabiru bụ onye guzobere Hollaport (ngwaọrụ ịkwụ ụgwọ na ozi).[4][5]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Businessam Staff. Nigeria's Kabiru Isyaku Rabiu voted top 2 among young African business leaders (en-US). Retrieved on 2021-09-08.
  2. 2.0 2.1 BUA's Kabiru Rabiu ranked again as Africa's under-40 economic leader (en-GB) (2020-12-30). Retrieved on 2021-09-08.
  3. The Jet Setter Who Owns A $62 Million Slice Of Britain - Forbes Africa (en) (November 2013). Retrieved on 2021-09-08.
  4. Samad Rabiu's Brother, Kabiru Turns 40... The Lavida Loca Lifestyle of the Billionaire Offspring (en-US). TheCapital (2020-11-28). Retrieved on 2021-09-08.
  5. Again, BUA's Kabiru Rabiu ranks first in 2020 edition of Choiseul 100 Africa Laureates list (en-US). Vanguard News (2021-01-01). Retrieved on 2021-09-08.