Gaa na ọdịnaya

Kachumber

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kachumber
human food
Obere ụdị nkesalad Dezie
Mba osiNdia Dezie
Ihe ejị mee yaonion, Cucumber (Cucumis sativus), tomato Dezie
Cuisineيمني الصنع Dezie

Kachumber, ma ọ bụ cachumber, bụ nri salad na nri ndị India nke nwere tomato, cucumbers, yabasị, mmiri epe ilu, na mgbe ụfọdụ, ose chili.[1][2] Ọ dị ka ọtụtụ salad ndị ọzọ nke Mediterenian na étíti ọwụwa anyanwụ nwere otu ihe ahụ. Mgbe ụfọdụ, a na-akpọkwa raita, nri yiri nke a na-eji curd eme, kachumber.

  • Ọnụ nkịta
  • Kachumbari
  • Raita
  • Çoban salatası
  • Salad ndị Israel
  • Salad Shirazi

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]