Kadiatou Kanouté
Ọdịdị
Kadiatou Kanouté
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mali, France |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha enyere | Kadiatou |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Jụn 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Bamako |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2008 Summer Olympics, 2005 FIBA Africa Championship for Women, 2007 FIBA Africa Championship for Women |
Kadidiatou Kanouté Tounkara OLY (amụrụ na abalị iri na otụ na onwa nke isii, na afọ 1978) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball. Onye otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị nke mba Mali, Kanouté sonyere Mali na afọ 2008 Summer Olympics.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Olympic results. Sports Reference. Archived from the original on 2020-04-18.