Kamil Tolon
Ọdịdị
Kamil Tolon
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Turkéy, Ottoman Empire |
| Aha n'asụsụ obodo | Kamil Tolon |
| Aha enyere | Kamil, Özdemir |
| Aha ezinụlọ ya | Tolon |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Febụwarị 1912 |
| Ebe ọmụmụ | Constantinople |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 23 Julaị 1978 |
| Ebe ọ nwụrụ | Geneva |
| Ebe olili | Bursa |
| Asụsụ obodo | Turkish |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Turkish |
| Ọrụ ọ na-arụ | industrialist, onye ọchụnta ego |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Justice Party |
| Webụsaịtị | http://kamiltolon.com |

Kamil Tolon (1912 - 1978) bụ onye ọchụnta ego Turkey na onye nrụpụta ọrụ.[1][2][3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum na 1935, a họpụtara ya onye na-ahụ maka PTT. Mgbe nke ahụ gasịrị, ha na Fahri Batıca, ha mepere ụlọ ahịa. N'ime ụlọ ahịa a, ha mepụtara igwe nhicha mbụ na Turkey.[4][5][6][7] Mgbe nke a gasị, nwa klas ya Adnan Menderes tụrụ aro ka Kamil Tolon mepụta moto eletriki. Mgbe e mechara, ọ wuru ụgbọ ala eletrik mbụ na Turkey.[8][9]
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Greek Soldiers use our mom's machine. Sabah. Archived from the original on 4 February 2009. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Crazy Tolon's. Archived from the original on 29 March 2017. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Templeeti:En Kamil Tolon's Life Story. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Cumhuriyet çocuklarının diliyle Bursa'nın anısal tarihi. Sentez. ISBN 9786055790035. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Tolon produced first washing machine. Archived from the original on 13 February 2009. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Tolon Factory. Archived from the original on 5 January 2017. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Tolon in Bursa. Archived from the original on 29 January 2020. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ An Inventor In Bursa Kamil Tolon's Life Story. BTSO, 21. ISBN 978-605-89779-8-3. Retrieved on 22 May 2020.
- ↑ Cumhuriyet çocuklarının diliyle Bursa'nın anısal tarihi. Sentez, 60. ISBN 9786055790035. Retrieved on 22 May 2020.