Kansụl Ụwa Maka Ike Emeghariri Ọhụrụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kansụl Ụwa Maka Ike Ọgbara Ọhụrụ
international organization

 

Kansụl Ụwa Maka Ike Emeghariri Ọhụrụ nke amara na bekee di ka World Council for Renewable Energy bu okwu kansul maka mmeghari ume na-agbachitere ịzụlite ma kwalite atumatu na multinational ọchịchị mpaghara na onye etoju na-akwado iji eke na mmeghari ohuru iche-iche nke Energy.iji dochie fosil na ike nuklia .

Hermann Scheer bụ onye isi oche nke Kansụl ahụ.[1] Ọ nwụrụ n'ọnwa Ọktoba afọ 2010.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]