Kansụl Kasị Elu Maka Ikike Mmadụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 Kansụl Kasị Elu maka Ikike Mmadụ nwere nke ndị Islamic Republic nke Iran

Kansụl Kasị Elu maka ikike Mmadụ (Persian) bụ ụlọ ọrụ gọọmentị na-ahụ maka ikike mmadụ nke Iran, nkewa nye ndị ọkaikpe nke Iran.[1]

Manmohan Singh presenting the National Law Day Award-2008 to Mr. Justice Ashok Bhan (Administration of Justice) Chairman, National Consumer Disputes Redressal Commission and former Judge.jpg

Ọkwa dị iche iche[dezie | dezie ebe o si]

Kansụl ahụ jụrụ ma katọọ nhọpụta nke akpọrọ n'asụsụ Bekee Special Rapporteur on Human Rights in Iran site na United Nations ma kwụsịke na- ekwenyeghi n' ọkwa dị iche iche mba ndị dị[2] n'ebe ọdịda anyanwụ banyere ọnọdụ ikike mmadụ dị ugbu a n' Iran. Ọ na-ekwukwa na "ezi ihu" nke ikike mmadụ kwesịrị ịchọta site na Islam.[3]

Kansụl ahụ amala iwu megide ịgọnahụ Holocaust aka, mgbasa nke Islamophobia, ịmanye ikpughe n'ụlọ akwụkwọ, ọkachasị na France dị ka ihe na-emegide ikike mmadụ.[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Is Iran judiciary open to negotiating on human rights?. Al-Monitor (4 August 2016). Retrieved on 24 September 2016.
  2. Official Calls Appointment of UN Rapporteur on Human Rights in Iran "Unjustified". Tasnim News Agency (4 September 2016). Retrieved on 24 September 2016.
  3. Islam can present ‘true face’ of human rights: Iran. Tehran Times (31 July 2016). Retrieved on 24 September 2016.